Money Must Be Made

Money Must Be Made Lyrics

Song Money Must Be Made
Artist Jifem
Artist Chibyskee
Album Double Edge - EP
Download Image LRC TXT
MMBM (Money must be made) Jifem ft Chibyskee
(Chibyskee)
Nyem ego, ego
Oluwa nyem ego o
Ego oo oo o
Nyem ego oo oo o
(Jifem)
Okwa ego bụ na ndụ dị ụtọ
Ma ijirọ ego ịnọdụ na ụsọ
Onye ji igwu ka ewu na achọ
Mapụta ịzawa Ome na ụkọ
And ịma na onye ji ego ji ofor
Ego na akpọlụ ya ka ụbọ
Tụọ ndụ mmanụ na igbalụ mbọ
Na egbu efi maka nma dị nkọ
Olisa sọ gị kam na ene anya
And ebum n'obi na ịga emelụm ya
Nma bịanụ be gị gbalụ aka
Memụ ka imelụ ibe ọdim nma
Nyenụ m ego inyelụ Escobar mpa
Ma ọ kwanụ nke inyelụ Ifeanyi Ubah
Onye ogaziri na ọkwa ya nwe mba
Gọzie the boy, nyem akụ na ụba
Onye nwelụ ego butelu ike
Ife ọbụna omelụ na ede ude
Ọmabata men ekwebe ukwe
Obodo na ahasasi ma owebe iwe
Onye na ejirọ ego ejirọ ọnụ
Ife ọbụna omelụ na akụ ọlụ
Okwu ya nine bụ mba ana abarụ agụ
Adịrọ agụnye ya na ọnụ ọgụ
Money must be made nwanne
Hustle and be paid nwanne
Mgbọ igbalụ no go fade nwanne
Azọkwana brake nwanne
To all my guys na agba mbọ
Oluwa ga asụkwalụ gị ụzọ
And ịmakwa na ọ ga edukwazị gị ụnọ
Isolu ịbe gị kụchalụ ngwọ
(Chibyskee)
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo...
(Just listen)
(Jifem)
N'ogbe kam si mapụta ije a
Na akụ hustle kam bute ike a
Ife mna emekwa bụ ofu ife a
Mga enwete ya, I believe that
The money might not be coming fast
Mana mga enwetekwa ya last last
Etu ọbụna osi bịa I don't mind
Ife m believe bụ na ọkwa God's plan
Ego melụ nwoke ji dị nma
Ego melụ nwoke ji dị mkpa
Tụrapụ ụmụnwa ka ịchụtagodu ego a
Maka ịnwete ya ịmenwuo order
Enwelụ ndị ego ha dịka echi
Enwelụ ndị ego ha ra ka enyi
Ndị na achizi money ka ana achị efi
Ịnwe ya like that kene chi
Ijirọ ego nwanne anọna ọdụ
Solu ibe gị mapụta iru ọgụ
Mana malụ na onye bu uzọr bụ God
Ijide ya nwanne iji odd
Olisa gozielum ndị ogbe
Ndị na agba mbọ kenye ha oke
Ka ndị tili okwe ritekwa okwe
Ka ndị chulu ogwe chutekwa ogwe
Mpa, gozielum bad meat
Ajọ anụ mụna ya so gba street
Agụ nwa sịrị ike ka concrete
Daddy ịma nọnwu back seat
Benetex onye ogbe
Money must be made onye eze
And anyị ga echutekwa ya ka ogwe
And ọga azukwara anyị ka orie
(Chibyskee)
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo...
Outro
Ee nwanne
Onwelụ ndị ego ha ra ka echi
Ndị ego ha dị ka echi
Sọ mkpa ha bụ sọ ka esi eri the ego nwanne
Mna ekwu ndị dịka E-money
Anderson Obiagwu, Ibeto, Innoson
Ee Chukwu hazienụ my life ka ọdị ka nke ndịa mpa
Gozienụm with oil money ka imelụ Ifeanyi Ubah mpa,
menụm eriwa ka Ruffcoin nwaaba, menụm ezege ka phynofino,
mpa achọm idika boss, ee mpa 30 billion ga adịkwam nma na arụ,
I've got hustling in my veins, I put in work on a daily,
ana m agba mbọ ka nwoke si agba ya mpa,
and asị na onye na alụ bụ onye na eri,
sịkwa na ọ onye gbalụ ball na aracha oroma,
mụwa agbago now mụwa agbago and ama na mga erikwa,
and ọga azụkwarụm ka osi zụọrụ ndị ibem,
zụkwarụ men m' nine na agba mbọ,
nkea kam na ayọ gị mpa, and ebum na obi na ịga emerụm ya.
Its your boy Jifem
Money must be made.
MMBM Money must be made Jifem ft Chibyskee
Chibyskee
Nyem ego, ego
Oluwa nyem ego o
Ego oo oo o
Nyem ego oo oo o
Jifem
Okwa ego b na nd d t
Ma ijir ego n d na s
Onye ji igwu ka ewu na ach
Map ta zawa Ome na k
And ma na onye ji ego ji ofor
Ego na akp l ya ka b
T nd mman na igbal mb
Na egbu efi maka nma d nk
Olisa s g kam na ene anya
And ebum n' obi na ga emel m ya
Nma b an be g gbal aka
Mem ka imel ibe dim nma
Nyen m ego inyel Escobar mpa
Ma kwan nke inyel Ifeanyi Ubah
Onye ogaziri na kwa ya nwe mba
G zie the boy, nyem ak na ba
Onye nwel ego butelu ike
Ife b na omel na ede ude
mabata men ekwebe ukwe
Obodo na ahasasi ma owebe iwe
Onye na ejir ego ejir n
Ife b na omel na ak l
Okwu ya nine b mba ana abar ag
Ad r ag nye ya na n g
Money must be made nwanne
Hustle and be paid nwanne
Mgb igbal no go fade nwanne
Az kwana brake nwanne
To all my guys na agba mb
Oluwa ga as kwal g z
And makwa na ga edukwaz g n
Isolu be g k chal ngw
Chibyskee
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo. . .
Just listen
Jifem
N' ogbe kam si map ta ije a
Na ak hustle kam bute ike a
Ife mna emekwa b ofu ife a
Mga enwete ya, I believe that
The money might not be coming fast
Mana mga enwetekwa ya last last
Etu b na osi b a I don' t mind
Ife m believe b na kwa God' s plan
Ego mel nwoke ji d nma
Ego mel nwoke ji d mkpa
T rap m nwa ka ch tagodu ego a
Maka nwete ya menwuo order
Enwel nd ego ha d ka echi
Enwel nd ego ha ra ka enyi
Nd na achizi money ka ana ach efi
nwe ya like that kene chi
Ijir ego nwanne an na d
Solu ibe g map ta iru g
Mana mal na onye bu uz r b God
Ijide ya nwanne iji odd
Olisa gozielum nd ogbe
Nd na agba mb kenye ha oke
Ka nd tili okwe ritekwa okwe
Ka nd chulu ogwe chutekwa ogwe
Mpa, gozielum bad meat
Aj an m na ya so gba street
Ag nwa s r ike ka concrete
Daddy ma n nwu back seat
Benetex onye ogbe
Money must be made onye eze
And any ga echutekwa ya ka ogwe
And ga azukwara any ka orie
Chibyskee
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo. . .
Outro
Ee nwanne
Onwel nd ego ha ra ka echi
Nd ego ha d ka echi
S mkpa ha b s ka esi eri the ego nwanne
Mna ekwu nd d ka E-money
Anderson Obiagwu, Ibeto, Innoson
Ee Chukwu hazien my life ka d ka nke nd a mpa
Gozien m with oil money ka imel Ifeanyi Ubah mpa,
men m eriwa ka Ruffcoin nwaaba, men m ezege ka phynofino,
mpa ach m idika boss, ee mpa 30 billion ga ad kwam nma na ar,
I' ve got hustling in my veins, I put in work on a daily,
ana m agba mb ka nwoke si agba ya mpa,
and as na onye na al b onye na eri,
s kwa na onye gbal ball na aracha oroma,
m wa agbago now m wa agbago and ama na mga erikwa,
and ga az kwar m ka osi z r nd ibem,
z kwar men m' nine na agba mb,
nkea kam na ay g mpa, and ebum na obi na ga emer m ya.
Its your boy Jifem
Money must be made.
MMBM Money must be made Jifem ft Chibyskee
Chibyskee
Nyem ego, ego
Oluwa nyem ego o
Ego oo oo o
Nyem ego oo oo o
Jifem
Okwa ego b na nd d t
Ma ijir ego n d na s
Onye ji igwu ka ewu na ach
Map ta zawa Ome na k
And ma na onye ji ego ji ofor
Ego na akp l ya ka b
T nd mman na igbal mb
Na egbu efi maka nma d nk
Olisa s g kam na ene anya
And ebum n' obi na ga emel m ya
Nma b an be g gbal aka
Mem ka imel ibe dim nma
Nyen m ego inyel Escobar mpa
Ma kwan nke inyel Ifeanyi Ubah
Onye ogaziri na kwa ya nwe mba
G zie the boy, nyem ak na ba
Onye nwel ego butelu ike
Ife b na omel na ede ude
mabata men ekwebe ukwe
Obodo na ahasasi ma owebe iwe
Onye na ejir ego ejir n
Ife b na omel na ak l
Okwu ya nine b mba ana abar ag
Ad r ag nye ya na n g
Money must be made nwanne
Hustle and be paid nwanne
Mgb igbal no go fade nwanne
Az kwana brake nwanne
To all my guys na agba mb
Oluwa ga as kwal g z
And makwa na ga edukwaz g n
Isolu be g k chal ngw
Chibyskee
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo. . .
Just listen
Jifem
N' ogbe kam si map ta ije a
Na ak hustle kam bute ike a
Ife mna emekwa b ofu ife a
Mga enwete ya, I believe that
The money might not be coming fast
Mana mga enwetekwa ya last last
Etu b na osi b a I don' t mind
Ife m believe b na kwa God' s plan
Ego mel nwoke ji d nma
Ego mel nwoke ji d mkpa
T rap m nwa ka ch tagodu ego a
Maka nwete ya menwuo order
Enwel nd ego ha d ka echi
Enwel nd ego ha ra ka enyi
Nd na achizi money ka ana ach efi
nwe ya like that kene chi
Ijir ego nwanne an na d
Solu ibe g map ta iru g
Mana mal na onye bu uz r b God
Ijide ya nwanne iji odd
Olisa gozielum nd ogbe
Nd na agba mb kenye ha oke
Ka nd tili okwe ritekwa okwe
Ka nd chulu ogwe chutekwa ogwe
Mpa, gozielum bad meat
Aj an m na ya so gba street
Ag nwa s r ike ka concrete
Daddy ma n nwu back seat
Benetex onye ogbe
Money must be made onye eze
And any ga echutekwa ya ka ogwe
And ga azukwara any ka orie
Chibyskee
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo. . .
Outro
Ee nwanne
Onwel nd ego ha ra ka echi
Nd ego ha d ka echi
S mkpa ha b s ka esi eri the ego nwanne
Mna ekwu nd d ka E-money
Anderson Obiagwu, Ibeto, Innoson
Ee Chukwu hazien my life ka d ka nke nd a mpa
Gozien m with oil money ka imel Ifeanyi Ubah mpa,
men m eriwa ka Ruffcoin nwaaba, men m ezege ka phynofino,
mpa ach m idika boss, ee mpa 30 billion ga ad kwam nma na ar,
I' ve got hustling in my veins, I put in work on a daily,
ana m agba mb ka nwoke si agba ya mpa,
and as na onye na al b onye na eri,
s kwa na onye gbal ball na aracha oroma,
m wa agbago now m wa agbago and ama na mga erikwa,
and ga az kwar m ka osi z r nd ibem,
z kwar men m' nine na agba mb,
nkea kam na ay g mpa, and ebum na obi na ga emer m ya.
Its your boy Jifem
Money must be made.
Money Must Be Made Lyrics
YouTube Results (More on YouTube)