MMBM (Money must be made) Jifem ft Chibyskee (Chibyskee) Nyem ego, ego Oluwa nyem ego o Ego oo oo o Nyem ego oo oo o (Jifem) Okwa ego bụ na ndụ dị ụtọ Ma ijirọ ego ịnọdụ na ụsọ Onye ji igwu ka ewu na achọ Mapụta ịzawa Ome na ụkọ And ịma na onye ji ego ji ofor Ego na akpọlụ ya ka ụbọ Tụọ ndụ mmanụ na igbalụ mbọ Na egbu efi maka nma dị nkọ Olisa sọ gị kam na ene anya And ebum n'obi na ịga emelụm ya Nma bịanụ be gị gbalụ aka Memụ ka imelụ ibe ọdim nma Nyenụ m ego inyelụ Escobar mpa Ma ọ kwanụ nke inyelụ Ifeanyi Ubah Onye ogaziri na ọkwa ya nwe mba Gọzie the boy, nyem akụ na ụba Onye nwelụ ego butelu ike Ife ọbụna omelụ na ede ude Ọmabata men ekwebe ukwe Obodo na ahasasi ma owebe iwe Onye na ejirọ ego ejirọ ọnụ Ife ọbụna omelụ na akụ ọlụ Okwu ya nine bụ mba ana abarụ agụ Adịrọ agụnye ya na ọnụ ọgụ Money must be made nwanne Hustle and be paid nwanne Mgbọ igbalụ no go fade nwanne Azọkwana brake nwanne To all my guys na agba mbọ Oluwa ga asụkwalụ gị ụzọ And ịmakwa na ọ ga edukwazị gị ụnọ Isolu ịbe gị kụchalụ ngwọ (Chibyskee) Nyem ego oo oo Ego Oluwa nyem ego o Ego ooo Nyem ego ooo... (Just listen) (Jifem) N'ogbe kam si mapụta ije a Na akụ hustle kam bute ike a Ife mna emekwa bụ ofu ife a Mga enwete ya, I believe that The money might not be coming fast Mana mga enwetekwa ya last last Etu ọbụna osi bịa I don't mind Ife m believe bụ na ọkwa God's plan Ego melụ nwoke ji dị nma Ego melụ nwoke ji dị mkpa Tụrapụ ụmụnwa ka ịchụtagodu ego a Maka ịnwete ya ịmenwuo order Enwelụ ndị ego ha dịka echi Enwelụ ndị ego ha ra ka enyi Ndị na achizi money ka ana achị efi Ịnwe ya like that kene chi Ijirọ ego nwanne anọna ọdụ Solu ibe gị mapụta iru ọgụ Mana malụ na onye bu uzọr bụ God Ijide ya nwanne iji odd Olisa gozielum ndị ogbe Ndị na agba mbọ kenye ha oke Ka ndị tili okwe ritekwa okwe Ka ndị chulu ogwe chutekwa ogwe Mpa, gozielum bad meat Ajọ anụ mụna ya so gba street Agụ nwa sịrị ike ka concrete Daddy ịma nọnwu back seat Benetex onye ogbe Money must be made onye eze And anyị ga echutekwa ya ka ogwe And ọga azukwara anyị ka orie (Chibyskee) Nyem ego oo oo Ego Oluwa nyem ego o Ego ooo Nyem ego ooo... Outro Ee nwanne Onwelụ ndị ego ha ra ka echi Ndị ego ha dị ka echi Sọ mkpa ha bụ sọ ka esi eri the ego nwanne Mna ekwu ndị dịka E-money Anderson Obiagwu, Ibeto, Innoson Ee Chukwu hazienụ my life ka ọdị ka nke ndịa mpa Gozienụm with oil money ka imelụ Ifeanyi Ubah mpa, menụm eriwa ka Ruffcoin nwaaba, menụm ezege ka phynofino, mpa achọm idika boss, ee mpa 30 billion ga adịkwam nma na arụ, I've got hustling in my veins, I put in work on a daily, ana m agba mbọ ka nwoke si agba ya mpa, and asị na onye na alụ bụ onye na eri, sịkwa na ọ onye gbalụ ball na aracha oroma, mụwa agbago now mụwa agbago and ama na mga erikwa, and ọga azụkwarụm ka osi zụọrụ ndị ibem, zụkwarụ men m' nine na agba mbọ, nkea kam na ayọ gị mpa, and ebum na obi na ịga emerụm ya. Its your boy Jifem Money must be made.