作曲 : Phyno Fuwa Sewa - Phyno ... [Intro] Yeah ha! Pent hauze [Pre-Chorus] Iberibe na enye onye ara morale (morale) Onuma mere obi guys le waa (le waa) Ojo do onye iro amagu bochaa (bochaa) Me ka etuto etoo gi na abu fuwa (fuwa) [Chorus] Ha! nwanne fuwaa (fuwa) Anything can happen Nwa sewaa (sewa) Heh! nwa sewaa (sewa) Maka anything can happen Nwa sewaa (sewa) Heh nwanne sewaa (sewa) Loo dike gbuo dike sewaa (sewa) Eh nwanne sewaa (sewa) Anything can happen, nwanne sewaa (sewa) [Verse 1] Worst come to worst men eburu ónu Kama olu anyi ga ako Arughalia legit n’iru oru Rap kwunu ugwua ka pasa ka gi na ya koba onu Eze apiliko Were ego akawo anyi goro ohu Bass m na eme ha ekponye onu Hits nwoke kariri The number agafego nkponu oku Amam pastor resign na uka si mu na ochoba olu Emechaa nnwe ya na abalii ebe ona acho ikocharu onu ugo Nsi ya oloye tear rubber The nwa aburokwa brown new but nwanne tear rubber See n dropu kwana egwu a It’s gon be a hot summer Nga ebi my team in full ka ana eri last supper Yea Onye akolu kowaa Ji agbada gi dowaa Nowadays onye fu obele change nwanne ofuwa (Fuwa) Onwelo Isi gbawaa Mana ndi nsi ha gbari go ro already ka na esewa (Sewa) Ogbago Everything di zi funny Said abum monster Now am getting monster money, fega elicopter Turn gucci pant to carry onye abali Nkponye lu gi paa in the morning (early mor mor) [Pre-Chorus] Iberibe na enye onye ara morale (morale) Onuma mere obi guys le waa (le waa) Ojo do onye iro amagu bochaa (bochaa) Me ka etuto etoo gi na abu fuwaa (fuwa) [Chorus] Ha! nwanne fuwa (fuwa) Anything can happen Nwa sewaa (sewa) Heh! nwa sewaa (sewa) Maka anyhthing can happen Nwa sewaa (sewa) Heh nwanne sewaa (sewa) Loo dike egbuo dike sewaa (sewa) Eh nwanne sewaa (sewa) Anything can happen nwanne sewaa (sewa) [Verse 2] Yo Ka koro m my bullshit ka mu ahapulu nshi efi They will never see me coming ka mu akponyere na nde eri So ife m na ako bu akuko ego ka mu etoro na nnewi And men na erikwa ego na uko ego with swag ime eji Nyaa maka na nwa na akuzi Ana esu mi ime cowbell Soso mgbe m ji ofu okpa kwuru bu so mgbe m na atu swell Anya furu uzo furu uzo ka men fuu uzo And ujo adi atu afo obulu uzo Jee meepee uzo Ebim ka landlord No du na ise ka dand druff Asi ndi ngbu a ha akpozina m Na mu abulo keyboard Adihim azu afia groundnut So ekwezina mu peanut Maka emechigom shade m Mana icho afiaa Nnwete key shop Onye obaruu nwulia And onye asili boo chaa Kirikiri star ka iga afu ma ndi nwa kpuwaa Onwero Nwa hapuchaa My men bara ime maka anya no nime na esewa (Sewa) Omadu efe ga ako naru mmadu Mana nke m siri gi akoro nu mmadu ka ije kolu mmadu Adim acho mmadu mana nnocharu n’cornerru mmadu Mmadu tichalu mmadu Mmadu enwero obi mmadu [Pre-Chorus] Iberibe na enye onye ara morale (morale) Onuma mere obi guys le wa (le waa) Ojo do onye iro amagu bocha (bocha) Me ka etuto etooo gi na abu fuwa (fuwa) [Chorus] Ha! nwanne fuwa (fuwa) Anything can happen Nwa sewaa (sewa) Heh! nwa sewaa (sewa) Maka anything can happen Nwa sewaa (sewa) Heh nwanne sewa (sewa) Loo dike gbuo dike sewa (sewa) Eh nwanne sewa (sewa) Anything can happen nwanne sewaa (sewa) [Outro] Abia gi ko first biko sewa (sewa) Imara ife ko biko fuwaa (fuwaa) Isi onye ocha adago nwanne fuwa (fuwa) Chewa secret service nwanne sewaa (sewaa) SSS nwanne sewaa ( sewaa) Double XL nwanne sewaa (sewaa) Gbara ogwu gi nwuo nwanne sewaa (sewaa) And anything can happen asa fuwaa (fuwaa)